Bible Nso

1. Ndi-Eze 2:42 Bible Nso (IGBOB)

Eze we ziga kpọ Shimai, si ya, Èmeghm ka i were Jehova ṅua iyi, m'we b͕ara gi àmà, si, Mara nke-ọma, na i ghaghi inwu n'ubọchi i gāpu je n'ebe ọ bula? i we sim, Ọ di nma, bú okwu m'nuru.

1. Ndi-Eze 2

1. Ndi-Eze 2:40-46