Bible Nso

1. Ndi-Eze 19:21 Bible Nso (IGBOB)

O we si n'iso ya laghachi, were ehi abua ahu ejikọrọ n'otù, b͕ue ha, o were kwa ihe ehi ahu ji alu ọlu sie anu-ha, o nye ndi ahu, ha rie. O bilie, jeso Elaija, we jere ya ozi.

1. Ndi-Eze 19

1. Ndi-Eze 19:19-21