Bible Nso

1. Ndi-Eze 19:13 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Elaija nuru ya, na ọ huchiri iru-ya n'uwe-nwuda-ya, pua, guzo n'ọnu-uzọ ọb͕à ahu. Ma, le, olu ruru ya nti, si, Gini ka i nēme n'ebe a, Elaija?

1. Ndi-Eze 19

1. Ndi-Eze 19:5-19