Bible Nso

1. Ndi-Eze 18:19 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a ziga, chikọtaram Israel nile rue ugwu Kamel, na ndi-amuma Beal, ndi di nnù madu na ọgu abua na iri, na ndi-amuma Ashera, ndi di nnù madu, ndi nēri ihe na table Jezebel.

1. Ndi-Eze 18

1. Ndi-Eze 18:12-20