Bible Nso

1. Ndi-Eze 17:9 Bible Nso (IGBOB)

Bilie, je Zarefat, nke diri Zaidon, biri n'ebe ahu: le, enyewom otù nwayi di-ya nwuru nọ n'ebe ahu iwu izù gi.

1. Ndi-Eze 17

1. Ndi-Eze 17:5-17