Bible Nso

1. Ndi-Eze 17:24 Bible Nso (IGBOB)

Nwayi ahu we si Elaija, Ub͕u a amawom nka na onye nke Chineke ka i bu, na okwu Jehova bu kwa ezi-okwu n'ọnu-gi.

1. Ndi-Eze 17

1. Ndi-Eze 17:19-24