Bible Nso

1. Ndi-Eze 16:29 Bible Nso (IGBOB)

Ma n'arọ nke-orú-na-iri-na-asatọ nke Esa, bú eze Juda, ka Ehab, bú nwa Ọmri, malitere ibu eze Israel: Ehab nwa Ọmri we buru eze Israel nime Sameria orú arọ na abua.

1. Ndi-Eze 16

1. Ndi-Eze 16:26-33