Bible Nso

1. Ndi-Eze 15:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma okwu Abaijam nile nke fọduru, na ihe nile o mere, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Juda? Ma agha di n'etiti Abaijam na Jeroboam.

1. Ndi-Eze 15

1. Ndi-Eze 15:1-11