Bible Nso

1. Ndi-Eze 15:3 Bible Nso (IGBOB)

Ọ nējeghari na nmehie nile nke nna-ya, nke o buru ya uzọ me: obi-ya ezughi kwa okè n'ebe Jehova, bú Chineke-ya, nọ, dika obi Devid, bú nna-ya.

1. Ndi-Eze 15

1. Ndi-Eze 15:1-10