Bible Nso

1. Ndi-Eze 15:29 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e ọ malitere ibu eze, na o tib͕uru ulo Jeroboam nile; o kweghi ka onye ọ bula nke nēku ume fọduru Jeroboam, rue mb͕e o kpochapuru ya; dika okwu Jehova si di, nke O kwuru n'aka orù-Ya, bú Ahaija onye Shailo:

1. Ndi-Eze 15

1. Ndi-Eze 15:28-34