Bible Nso

1. Ndi-Eze 14:6 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Ahaija nuru olu ukwu-ya ka ha nāzọ, mb͕e ọ nābata n'ọnu-uzọ, na ọ siri, Bata, nwunye Jeroboam; n'ìhi gini kwa ka gi onwe-gi nēme onwe-gi dika onye ala ọzọ? ma mu onwem bu onye-ozi siri ike n'ebe i nọ.

1. Ndi-Eze 14

1. Ndi-Eze 14:5-7