Bible Nso

1. Ndi-Eze 14:20 Bible Nso (IGBOB)

Ubọchi nke Jeroboam buru eze we di orú arọ na abua: o we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, Nedab, bú nwa-ya, we buru eze n'ọnọdu ya.

1. Ndi-Eze 14

1. Ndi-Eze 14:18-23