Bible Nso

1. Ndi-Eze 13:6 Bible Nso (IGBOB)

Eze we za, si onye nke Chineke, Biko, chọ ime ka iru Jehova, bú Chineke-gi, dajua, gi kpe kwa ekpere bayerem, ka akam we laghachikutem. Onye nke Chineke ahu we chọ ka iru Jehova dajua, aka eze we laghachikuru ya, we di ka ọ di na mbu.

1. Ndi-Eze 13

1. Ndi-Eze 13:1-12