Bible Nso

1. Ndi-Eze 13:21 Bible Nso (IGBOB)

ọ kpọ onye nke Chineke ahu òkù, bú onye siri na Juda bia, si, Otú a ka Jehova siri, N'ihi na i nupuwo isi n'okwu-ọnu Jehova, i we ghara idebe ihe enyere n'iwu, nke Jehova, bú Chineke-gi, nyere gi n'iwu,

1. Ndi-Eze 13

1. Ndi-Eze 13:13-29