Bible Nso

1. Ndi-Eze 13:14 Bible Nso (IGBOB)

O we jeso onye nke Chineke ahu n'azu, chọta ya ka ọ nānọdu n'okpuru osisi terebinth: ọ si ya, Ọ̀ bu gi onwe-gi bu onye Chineke ahu nke siri na Juda bia? Ọ si, Ọ bu mu onwem.

1. Ndi-Eze 13

1. Ndi-Eze 13:11-16