Bible Nso

1. Ndi-Eze 11:28 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke ahu, bú Jeroboam, bu dike nke bu dìnkpà: Solomon we hu nwa-okorọbia ahu, na onye nēje ozi nke-ọma ka ọ bu, o we me ya ka ọ buru onye-nlekọta ibū nile nke ulo Josef.

1. Ndi-Eze 11

1. Ndi-Eze 11:24-35