Bible Nso

1. Ndi-Eze 10:21 Bible Nso (IGBOB)

Ihe nile Solomon nwere, bú nke eji aṅu ihe, bu ọla-edo, ihe nile nke ulo oké ọhia Lebanon bu kwa ọla-edo makarisiri nma: ọ dighi nke bu ọla-ọcha; agughi ya n'ihe ọ bula n'ubọchi Solomon.

1. Ndi-Eze 10

1. Ndi-Eze 10:15-25