Bible Nso

1. Ndi-Eze 10:19 Bible Nso (IGBOB)

Oche-eze ahu nwere ihe-nrigo isi, oche-eze ahu nwe-kwa-ra elu di buruburu n'azu ya: aka di kwa n'otù akuku na n'akuku nke-ọzọ n'ebe ọnọdu-ya, ọdum abua nēguzo kwa n'akuku aka ahu.

1. Ndi-Eze 10

1. Ndi-Eze 10:13-27