Bible Nso

1. Ndi-Eze 10:13 Bible Nso (IGBOB)

Eze, bú Solomon, nye-kwa-ra eze-nwayi Sheba ihe nile nātọ ya utọ, ihe ọ bula ọ riọrọ, nāgughi ihe o nyere ya dika aka eze, bú Solomon, si di. O we chigharia la n'ala-ya, ya onwe-ya na ndi-orù-ya.

1. Ndi-Eze 10

1. Ndi-Eze 10:9-20