Bible Nso

1. Ndi-Eze 1:9 Bible Nso (IGBOB)

Adonaija we chiri ìgwè ewu na aturu na ìgwè ehi na anu mara abuba chua àjà n'akuku nkume Zohelet, nke di n'akuku En-rogel; o we kpọ umu-nne-ya nile, bú umu-ndikom eze, na ndikom nile nke Juda, bú ndi-orù eze;

1. Ndi-Eze 1

1. Ndi-Eze 1:8-10