Bible Nso

1. Ndi-Eze 1:39 Bible Nso (IGBOB)

Zedok, bú onye-nchu-àjà, we si n'Ulo-ikwū were mpi manu ahu, te Solomon. Ha we fùa opì-ike; ndì Israel nile we si, Ka eze, bú Solomon, di ndu.

1. Ndi-Eze 1

1. Ndi-Eze 1:37-47